Diuterọnọmi 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+ 1 Ndị Kọrịnt 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụnna m, gịnịzi ka a ga-eme? Mgbe unu zukọtara, otu onye nwere abụ ọma, onye ọzọ enwee ozizi, onye ọzọ enwee mkpughe, onye ọzọ enwee asụsụ dị iche, onye ọzọ enwee nkọwa.+ Ka e mee ihe niile maka iwuli mmadụ niile elu.+
19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+
26 Ụmụnna m, gịnịzi ka a ga-eme? Mgbe unu zukọtara, otu onye nwere abụ ọma, onye ọzọ enwee ozizi, onye ọzọ enwee mkpughe, onye ọzọ enwee asụsụ dị iche, onye ọzọ enwee nkọwa.+ Ka e mee ihe niile maka iwuli mmadụ niile elu.+