1 Ihe E Mere 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Bụkuonụ Jehova abụ, unu ndị niile bi n’ụwa!+Kwa ụbọchị, kpọsaanụ nzọpụta ọ na-enye!+ Abụ Ọma 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ, bụkuonụ Jehova abụ olu ụtọ,+Nyenụ aha nsọ* ya ekele;+ Abụ Ọma 147:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Bụkuonụ Jehova abụ ekele;+Jirinụ ụbọ akwara bụkuo Chineke anyị abụ olu ụtọ,+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
4 Unu ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ, bụkuonụ Jehova abụ olu ụtọ,+Nyenụ aha nsọ* ya ekele;+ Abụ Ọma 147:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Bụkuonụ Jehova abụ ekele;+Jirinụ ụbọ akwara bụkuo Chineke anyị abụ olu ụtọ,+