56 N’obodo nta ọ bụla ma ọ bụ n’obodo ukwu ọ bụla ọ banyere, ndị mmadụ na-ebusa ndị ọrịa n’ọma ahịa. Ha na-arịọkwa ya ka ha bitụ naanị ọnụ ọnụ uwe elu ya aka.+ Ndị niile bitụrụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka gbakere.
15 Ha kpọpụtadịrị ndị ọrịa n’okporo ámá ma nyiwe ha n’obere àkwà* na n’ute dị iche iche, ka ọ ga-abụ, Pita gafewe, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, onyinyo ya esi n’elu ụfọdụ n’ime ha gafee.+