Ọrụ Ndịozi 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ha wee kpọpụta ndị ọrịa ọbụna n’okporo ámá ma tọgbọ ha n’ebe ahụ n’elu ihe ndina dị iche iche, ka ọ ga-abụ, mgbe Pita na-agafe, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, ka onyinyo ya dakwasị otu onye n’ime ha.+
15 ha wee kpọpụta ndị ọrịa ọbụna n’okporo ámá ma tọgbọ ha n’ebe ahụ n’elu ihe ndina dị iche iche, ka ọ ga-abụ, mgbe Pita na-agafe, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, ka onyinyo ya dakwasị otu onye n’ime ha.+