Ọrụ Ndịozi 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha kpọpụtadịrị ndị ọrịa n’okporo ámá ma nyiwe ha n’obere àkwà* na n’ute dị iche iche, ka ọ ga-abụ, Pita gafewe, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, onyinyo ya esi n’elu ụfọdụ n’ime ha gafee.+
15 Ha kpọpụtadịrị ndị ọrịa n’okporo ámá ma nyiwe ha n’obere àkwà* na n’ute dị iche iche, ka ọ ga-abụ, Pita gafewe, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, onyinyo ya esi n’elu ụfọdụ n’ime ha gafee.+