2 Ndị Kọrịnt 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ụmụnna anyị, anyị chọrọ ịgwa unu gbasara ahụhụ anyị tara ná mpaghara Eshia.+ Ahụhụ anyị tara ebe ahụ bịara karịa anyị, nke na anyị ejighịzi ndụ anyị n’aka.+
8 Ụmụnna anyị, anyị chọrọ ịgwa unu gbasara ahụhụ anyị tara ná mpaghara Eshia.+ Ahụhụ anyị tara ebe ahụ bịara karịa anyị, nke na anyị ejighịzi ndụ anyị n’aka.+