2 Ndị Kọrịnt 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na anyị achọghị ka unu ghara ịma, ụmụnna anyị, banyere mkpagbu nke dakwasịrị anyị n’ógbè Eshia,+ na anyị nọ n’oké nsogbu nke karịrị ike anyị, nke mere na anyị ejighị ọbụna ndụ anyị n’aka ma ọlị.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ịgba Àmà, p. 163 Ụlọ Nche,6/15/2014, p. 2312/15/1996, p. 2411/1/1996, p. 16-17
8 N’ihi na anyị achọghị ka unu ghara ịma, ụmụnna anyị, banyere mkpagbu nke dakwasịrị anyị n’ógbè Eshia,+ na anyị nọ n’oké nsogbu nke karịrị ike anyị, nke mere na anyị ejighị ọbụna ndụ anyị n’aka ma ọlị.+