32 Ọ bụrụ na, dị ka ụmụ mmadụ, mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị rie ma ṅụọ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+
23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza dị ka onye ara, mụ onwe m bụkwa n’ụzọ pụtara ìhè karị:+ ana m adọgbu onwe m n’ọrụ nke ukwuu karị,+ anọrọ m n’ụlọ mkpọrọ ọtụtụ ugboro karị,+ e tiri m ihe gabiga ókè, anọrọ m n’ọnụ ọnwụ ugboro ugboro.+