9 Ma mgbe ụfọdụ ndị malitere ime ka obi ha kpọọ nkụ ma ghara ikwere,+ na-ekwu okwu ọjọọ banyere Ụzọ Ahụ+ n’ihu ìgwè mmadụ ahụ, o si n’ebe ha nọ pụọ.+ O mekwara ka ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs si n’ebe ha nọ pụọ.+ Ọ na-ekwukwa okwu kwa ụbọchị n’ụlọ mgbakọ nke dị n’ụlọ akwụkwọ Tiranọs.