Ọrụ Ndịozi 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs, ka o wee kee onye ọ bụla nke so n’Ụzọ Ahụ+ agbụ ma kpụrụ ya bịa Jeruselem, ma ndị ikom ma ndị inyom. Ọrụ Ndịozi 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+
2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs, ka o wee kee onye ọ bụla nke so n’Ụzọ Ahụ+ agbụ ma kpụrụ ya bịa Jeruselem, ma ndị ikom ma ndị inyom.
4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+