26 mgbe ọ chọtara ya, ọ kpọtakwara ya Antiọk. Ya mere, ruo otu afọ zuru ezu, ha na ha na-ezukọta n’ọgbakọ, ha zikwara ìgwè mmadụ dị ukwuu ihe. Ọ bụkwa n’Antiọk ka e bu ụzọ site ná nduzi Chineke gụọ ndị na-eso ụzọ Jizọs aha bụ́ Ndị Kraịst.+
14 Ma ana m ekweta nke a n’ihu gị, na m na-ejere Chineke nke nna nna m hà+ ozi dị nsọ dị ka ụzọ ahụ ha na-akpọ ‘òtù’ si dị, n’ihi na m kweere ihe niile e kwuru n’Iwu+ ahụ nakwa ihe niile e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma;