1 Ndị Kọrịnt 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-edetara ọgbakọ Chineke nke dị na Kọrịnt+ akwụkwọ, nakwa unu ndị e doro nsọ+ n’ime Kraịst Jizọs, ndị a kpọrọ ịbụ ndị nsọ,+ tinyere ndị niile nọ n’ebe ọ bụla na-akpọku aha+ Onyenwe anyị, Jizọs Kraịst, bụ́ Onyenwe anyị na ha:+ 2 Timoti 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.
2 na-edetara ọgbakọ Chineke nke dị na Kọrịnt+ akwụkwọ, nakwa unu ndị e doro nsọ+ n’ime Kraịst Jizọs, ndị a kpọrọ ịbụ ndị nsọ,+ tinyere ndị niile nọ n’ebe ọ bụla na-akpọku aha+ Onyenwe anyị, Jizọs Kraịst, bụ́ Onyenwe anyị na ha:+
22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.