Taịtọs 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jụ+ onye na-akwalite inwe òtù,+ mgbe e nyesịrị ya ndụmọdụ nke mbụ na nke abụọ;+ 2 Jọn 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu ma o wetaghị ozizi a, unu anabatala ya n’ebe obibi unu,+ unu ekelekwala ya.+
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu ma o wetaghị ozizi a, unu anabatala ya n’ebe obibi unu,+ unu ekelekwala ya.+