14 N’ebe ọ bụla ọ na-adịghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere ntị n’okwu unu, mgbe unu na-apụ n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+
17 Ma ana m agba unu ume, ụmụnna m, ka unu leruo ndị na-akpata nkewa+ anya, tinyere ndị na-akpata ihe ịsụ ngọngọ, nke bụ́ ihe megidere ozizi unu mụtara,+ na-ezenụ ha eze.+