2 Ndị Kọrịnt 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza ka onye ara, abụ m karịa ha: Arụọla m ọrụ karịrị nke ha rụrụ.+ A tụọla m mkpọrọ ọtụtụ ugboro karịa ha.+ E tiela m ihe ọtụtụ ugboro, anọọkwala m n’ọnụ ọnwụ ọtụtụ ugboro.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:23 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2021, p. 26 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 26
23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza ka onye ara, abụ m karịa ha: Arụọla m ọrụ karịrị nke ha rụrụ.+ A tụọla m mkpọrọ ọtụtụ ugboro karịa ha.+ E tiela m ihe ọtụtụ ugboro, anọọkwala m n’ọnụ ọnwụ ọtụtụ ugboro.+