2 Ndị Kọrịnt 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza dị ka onye ara, mụ onwe m bụkwa n’ụzọ pụtara ìhè karị:+ ana m adọgbu onwe m n’ọrụ nke ukwuu karị,+ anọrọ m n’ụlọ mkpọrọ ọtụtụ ugboro karị,+ e tiri m ihe gabiga ókè, anọrọ m n’ọnụ ọnwụ ugboro ugboro.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:23 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2021, p. 26 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 26
23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza dị ka onye ara, mụ onwe m bụkwa n’ụzọ pụtara ìhè karị:+ ana m adọgbu onwe m n’ọrụ nke ukwuu karị,+ anọrọ m n’ụlọ mkpọrọ ọtụtụ ugboro karị,+ e tiri m ihe gabiga ókè, anọrọ m n’ọnụ ọnwụ ugboro ugboro.+