Mak 1:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe e jidechara Jọn tụba ya n’ụlọ mkpọrọ, Jizọs banyere Galili,+ na-ekwusa ozi ọma Chineke,+ 15 sị: “Oge a kara aka eruola, Alaeze Chineke eruokwala nso. Chegharịanụ,+ kwerekwanụ n’ozi ọma.”
14 Mgbe e jidechara Jọn tụba ya n’ụlọ mkpọrọ, Jizọs banyere Galili,+ na-ekwusa ozi ọma Chineke,+ 15 sị: “Oge a kara aka eruola, Alaeze Chineke eruokwala nso. Chegharịanụ,+ kwerekwanụ n’ozi ọma.”