17 ‘Chineke kwuru, sị, “N’oge ikpeazụ, m ga-awụkwasị mmụọ m n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi nwoke unu ga-arọkwa nrọ.+
5 Ma, nwaanyị ọ bụla na-ekpuchighị isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma+ na-emenye onyeisi ya ihere, n’ihi na ya na nwaanyị kpụrụ isi ya akpụ bụ otu.