Ọrụ Ndịozi 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị so ya bụ Sọpata nwa Pirọs onye Beria, Arịstakọs+ na Sekọndọs, bụ́ ndị Tesalonaịka, Gayọs onye Dabe, Timoti,+ nakwa Tikikọs+ na Trọfimọs,+ bụ́ ndị si ná mpaghara Eshia. 2 Timoti 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Erastọs+ ka nọ na Kọrịnt, ma, ọ bụ na Maịlitọs ka m hapụrụ Trọfimọs+ n’ihi na ahụ́ adịghị ya.
4 Ndị so ya bụ Sọpata nwa Pirọs onye Beria, Arịstakọs+ na Sekọndọs, bụ́ ndị Tesalonaịka, Gayọs onye Dabe, Timoti,+ nakwa Tikikọs+ na Trọfimọs,+ bụ́ ndị si ná mpaghara Eshia.