Ọrụ Ndịozi 21:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ha kwuru ihe a maka na o nwere mgbe ha hụrụ ya na Trọfimọs+ onye Efesọs na Jeruselem, ha nọkwa na-eche na Pọl kpọbatara ya n’ụlọ nsọ.
29 Ha kwuru ihe a maka na o nwere mgbe ha hụrụ ya na Trọfimọs+ onye Efesọs na Jeruselem, ha nọkwa na-eche na Pọl kpọbatara ya n’ụlọ nsọ.