Ọrụ Ndịozi 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe o ruru Jeruselem,+ ọ gbalịrị ka o sonyere ndị na-eso ụzọ Jizọs, ma ha niile nọ na-atụ ya ụjọ, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ ghọọla onye na-eso ụzọ Jizọs. Ndị Galeshia 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe afọ atọ gachara, m gbagoro Jeruselem+ ka m hụ Sifas,*+ mụ na ya nọkwara ụbọchị iri na ise.
26 Mgbe o ruru Jeruselem,+ ọ gbalịrị ka o sonyere ndị na-eso ụzọ Jizọs, ma ha niile nọ na-atụ ya ụjọ, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ ghọọla onye na-eso ụzọ Jizọs.