Jọn 1:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 O wee duru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn. A ga-akpọ gị Sifas” (nke pụtara “Pita”).+ 1 Ndị Kọrịnt 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ pụtakwara n’ihu Sifas,*+ mechaakwa pụta n’ihu ndịozi ya iri na abụọ.+
42 O wee duru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn. A ga-akpọ gị Sifas” (nke pụtara “Pita”).+