Joel 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe e mechara, m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma,Ndị agadi nwoke unu ga-arọ nrọ,Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.+
28 Mgbe e mechara, m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma,Ndị agadi nwoke unu ga-arọ nrọ,Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.+