Joel 2:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.+ N’ihi na a ga-enwe ndị a ga-echebe n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ otú Jehova kwuru,Bụ́ ndị lanahụrụnụ, ndị Jehova na-akpọ.”
32 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.+ N’ihi na a ga-enwe ndị a ga-echebe n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ otú Jehova kwuru,Bụ́ ndị lanahụrụnụ, ndị Jehova na-akpọ.”