Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+ Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+ Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+ Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.
5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+ Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+ Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+
8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.