Jenesis 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O wee nwee okwukwe na Jehova,+ ya ejiri maka ya kpọọ ya onye ezi omume.+ Jems 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ebreham nwere okwukwe na Jehova,* ya ejiri maka ya kpọọ ya onye ezi omume,”+ a kpọwakwa ya enyi Jehova.*+
23 Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ebreham nwere okwukwe na Jehova,* ya ejiri maka ya kpọọ ya onye ezi omume,”+ a kpọwakwa ya enyi Jehova.*+