Jenesis 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma erila mkpụrụ si n’osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ, n’ihi na ị ga-anwụrịrị n’ụbọchị i riri mkpụrụ si na ya.”+ Jenesis 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwaanyị ahụ wee hụ na mkpụrụ osisi ahụ dị mma oriri nakwa na ọ na-agụ agụụ ma e lee ya anya. N’eziokwu, osisi ahụ mara mma ile anya. Nwaanyị ahụ wee ghọrọ mkpụrụ ya rie.+ Mgbe e mechara, o nyetụrụ di ya mgbe ya na ya nọ, di ya erie.+
17 Ma erila mkpụrụ si n’osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ, n’ihi na ị ga-anwụrịrị n’ụbọchị i riri mkpụrụ si na ya.”+
6 Nwaanyị ahụ wee hụ na mkpụrụ osisi ahụ dị mma oriri nakwa na ọ na-agụ agụụ ma e lee ya anya. N’eziokwu, osisi ahụ mara mma ile anya. Nwaanyị ahụ wee ghọrọ mkpụrụ ya rie.+ Mgbe e mechara, o nyetụrụ di ya mgbe ya na ya nọ, di ya erie.+