1 Ndị Kọrịnt 9:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, m na-ejidesi onwe m ike,* na-eme ka ahụ́ m bụrụ ohu m,+ ka ọ ghara ịbụ m kwusachaara ndị ọzọ ozi ọma, Chineke ajụ m. Ndị Galeshia 5:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs akpọgidekwala ahụ́ ha na ihe ọjọọ niile na-agụsi ahụ́ ha agụụ ike n’osisi.+ Ndị Efesọs 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 A kụziiri unu ka unu yipụ àgwà* ochie unu+ n’ihi na ha rụrụ arụ, ọ bụkwa ọchịchọ unu duhiere unu.+ Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.
27 Ma, m na-ejidesi onwe m ike,* na-eme ka ahụ́ m bụrụ ohu m,+ ka ọ ghara ịbụ m kwusachaara ndị ọzọ ozi ọma, Chineke ajụ m.
24 Ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs akpọgidekwala ahụ́ ha na ihe ọjọọ niile na-agụsi ahụ́ ha agụụ ike n’osisi.+
22 A kụziiri unu ka unu yipụ àgwà* ochie unu+ n’ihi na ha rụrụ arụ, ọ bụkwa ọchịchọ unu duhiere unu.+
5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.