5 Anyị ma na a kwatuo ụlọ anyị n’ụwa, ya bụ, ụlọikwuu a,+ Chineke ga-enye anyị ụlọ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi n’eluigwe, nke a na-ejighịkwa aka rụọ.+ 2 Anyị na-asụ ude n’ụlọ a bụ́ ahụ́ anyị, ọ na-agụsikwa anyị agụụ ike iyiri ụlọ anyị nke dị n’eluigwe otú e si eyiri uwe,+