Aịzaya 50:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye gụrụ m n’onye ezi omume nọ nso. Ònye ga-eboli m ebubo?*+ Ya bịa ka mụ na ya guzoro ka e leba okwu anyị anya.* Ònye ga-asị na o nwere ihe m mere ya? Ya bịaruo m nso.
8 Onye gụrụ m n’onye ezi omume nọ nso. Ònye ga-eboli m ebubo?*+ Ya bịa ka mụ na ya guzoro ka e leba okwu anyị anya.* Ònye ga-asị na o nwere ihe m mere ya? Ya bịaruo m nso.