Ọpụpụ 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gakwuru Fero n’ihi na m kwere ka obi ya na obi ndị na-ejere ya ozi kpọchie,+ ka m wee mee ihe àmà m ndị a n’ihu ya,+ Ọpụpụ 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.
10 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gakwuru Fero n’ihi na m kwere ka obi ya na obi ndị na-ejere ya ozi kpọchie,+ ka m wee mee ihe àmà m ndị a n’ihu ya,+
4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.