Hosia 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-agha ya n’ala dị ka mkpụrụ maka onwe m.+ M ga-emekwara onye a na-emereghị ebere ebere,*M ga-agwa ndị na-abụghị ndị m:* ‘Unu bụ ndị m.’+ Ha ga-asịkwa: ‘Ị bụ Chineke anyị.’”+ Matiu 21:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, a ga-anapụ unu Alaeze Chineke, werekwa ya nye ndị na-eme uche Chineke.* 1 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị ndị Chineke, ma ugbu a, unu bụ ndị ya.+ Unu bụbu ndị Chineke na-emereghị ebere, ma ugbu a, o meerela unu ebere.+
23 M ga-agha ya n’ala dị ka mkpụrụ maka onwe m.+ M ga-emekwara onye a na-emereghị ebere ebere,*M ga-agwa ndị na-abụghị ndị m:* ‘Unu bụ ndị m.’+ Ha ga-asịkwa: ‘Ị bụ Chineke anyị.’”+
43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, a ga-anapụ unu Alaeze Chineke, werekwa ya nye ndị na-eme uche Chineke.*
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị ndị Chineke, ma ugbu a, unu bụ ndị ya.+ Unu bụbu ndị Chineke na-emereghị ebere, ma ugbu a, o meerela unu ebere.+