Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+ Ndị Efesọs 6:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, kwụrụnụ chịm. Werenụ eziokwu kee úkwù unu.+ Yirinụ ezi omume ka ihe e ji echebe obi,+ 15 yirikwanụ akpụkpọ ụkwụ n’ụkwụ unu iji jikere maka izisa ozi ọma nke udo.+
7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+
14 N’ihi ya, kwụrụnụ chịm. Werenụ eziokwu kee úkwù unu.+ Yirinụ ezi omume ka ihe e ji echebe obi,+ 15 yirikwanụ akpụkpọ ụkwụ n’ụkwụ unu iji jikere maka izisa ozi ọma nke udo.+