Ndị Efesọs 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ. Ndị Efesọs 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi amara Chineke, a zọpụtala unu, ndị nwere okwukwe.+ A zọpụtaghị unu n’ihi mbọ unu gbara, kama ọ bụ onyinye Chineke.
7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ.
8 N’ihi amara Chineke, a zọpụtala unu, ndị nwere okwukwe.+ A zọpụtaghị unu n’ihi mbọ unu gbara, kama ọ bụ onyinye Chineke.