-
Ndị Rom 4:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 N’ihi ya, e kwere Ebreham nkwa ahụ n’ihi okwukwe ya. E sikwa otú ahụ gosi amara Chineke.+ N’ihi ya, o doro anya na ndị niile bụ́ ụmụ* ya ga-enweta ihe ahụ e kwere ná nkwa.+ Ọ bụghị naanị ndị na-eme ihe e kwuru n’Iwu ahụ* ga-enweta ya, kamakwa ndị nwere ụdị okwukwe Ebreham nwere, onye bụ́ nna anyị niile.+
-