16 N’ihi ya, ọ bụ n’ihi okwukwe, ka o wee bụrụ dị ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ si dị, ka nkwa+ ahụ wee bụụrụ mkpụrụ ya dum ihe e ji n’aka,+ ọ bụghị naanị ndị ahụ jidesiri Iwu ahụ ike, kamakwa ndị ahụ jidesiri okwukwe Ebreham ike. (Ọ bụ nna+ anyị niile,