2 Ndị Kọrịnt 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe e kwere anyị nkwa ndị a,+ ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị.*+ Ọ bụrụ na anyị emee ya, anyị ga-adịkwu nsọ ka anyị na-atụ egwu Chineke. 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ.
7 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe e kwere anyị nkwa ndị a,+ ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị.*+ Ọ bụrụ na anyị emee ya, anyị ga-adịkwu nsọ ka anyị na-atụ egwu Chineke.