2 Ndị Kọrịnt 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Gịnị jikọrọ arụsị na ụlọ nsọ Chineke?+ Anyị bụ ụlọ nsọ nke Chineke dị ndụ,+ otú ahụ Chineke kwuru, sị: “Mụ na ha ga-ebi.+ M ga-anọnyere ha. M ga-abụ Chineke ha, ha ga-abụkwa ndị m.”+
16 Gịnị jikọrọ arụsị na ụlọ nsọ Chineke?+ Anyị bụ ụlọ nsọ nke Chineke dị ndụ,+ otú ahụ Chineke kwuru, sị: “Mụ na ha ga-ebi.+ M ga-anọnyere ha. M ga-abụ Chineke ha, ha ga-abụkwa ndị m.”+