1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+ 3 Jọn 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, anyị kwesịrị ịnabata ụdị ndị a nke ọma,+ ka anyị wee bụrụ ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ n’ịkwado eziokwu ahụ.+
8 N’ihi ya, anyị kwesịrị ịnabata ụdị ndị a nke ọma,+ ka anyị wee bụrụ ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ n’ịkwado eziokwu ahụ.+