Jems 3:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Anyị na-eji ya eto Jehova* Nna anyị. Anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ, ndị e kere ha “adịrị ka Chineke.”+ 10 N’otu ọnụ ahụ ka ngọzi na ịbụ ọnụ si apụta. Ụmụnna m, ihe ndị a ekwesịghị ịna-eme.+
9 Anyị na-eji ya eto Jehova* Nna anyị. Anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ, ndị e kere ha “adịrị ka Chineke.”+ 10 N’otu ọnụ ahụ ka ngọzi na ịbụ ọnụ si apụta. Ụmụnna m, ihe ndị a ekwesịghị ịna-eme.+