-
Jenesis 1:26, 27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Chineke wee sị: “Ka anyị+ kee mmadụ n’oyiyi anyị,+ ka ha dị ka anyị.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na anụ ụlọ na anụ niile na-arị arị nọrọ n’okpuru ha, ka ha na-elekọtakwa ụwa niile.”+ 27 Chineke wee kee mmadụ n’oyiyi ya. Chineke kere ha ka ha yie ya. O kere ha nwoke na nwaanyị.+
-