Ọpụpụ 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi ma ọ bụ jakị onye iro gị ka ọ na-akpafu, kpụrụ ya kpụghachiri ya.+ Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma, ana m asị unu: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu,+ Luk 6:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya, na-emekwaranụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma.+
44 Ma, ana m asị unu: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu,+
27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya, na-emekwaranụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma.+