1 Jọn 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụwa na-agafe agafe, ya na ihe na-agụ ya agụụ,+ ma onye na-eme uche Chineke ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.+
17 Ụwa na-agafe agafe, ya na ihe na-agụ ya agụụ,+ ma onye na-eme uche Chineke ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.+