Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.
5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.