1 Ndị Kọrịnt 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na unu bụ ụlọ nsọ Chineke+ nakwa na mmụọ Chineke bi n’ime unu?+