16 Gịnị jikọrọ arụsị na ụlọ nsọ Chineke?+ Anyị bụ ụlọ nsọ nke Chineke dị ndụ,+ otú ahụ Chineke kwuru, sị: “Mụ na ha ga-ebi.+ M ga-anọnyere ha. M ga-abụ Chineke ha, ha ga-abụkwa ndị m.”+
5 unu ghọrọ nkume dị ndụ. A na-ejikwa mmụọ nsọ arụ unu ka ụlọ,+ ka unu bụrụ ndị nchụàjà dị nsọ, ka mmụọ nsọ duzie unu ịchụ àjà+ Chineke ga-esi n’aka Jizọs Kraịst nabata.+