1 Ndị Kọrịnt 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na unu bụ ụlọ nsọ Chineke+ nakwa na mmụọ Chineke bi n’ime unu?+ 1 Ndị Kọrịnt 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ,+ nakwa na mmụọ nsọ Chineke nyere unu bi na ya?+ Ọ bụghịzi unu nwe onwe unu,+
19 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ,+ nakwa na mmụọ nsọ Chineke nyere unu bi na ya?+ Ọ bụghịzi unu nwe onwe unu,+