-
1 Pita 3:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ndị nwunye, sikwanụ otú ahụ na-edo onwe unu n’okpuru ndị di unu,+ ka ọ ga-abụ, ndị nke na-anaghị eme ihe okwu Chineke kwuru hụ otú unu si akpa àgwà, ha nwere ike mewe ya+ n’agbanyeghị na unu ezighị ha ozi ọma, 2 ebe ọ bụ na ha hụrụ àgwà ọma unu na-akpa+ nakwa otú unu si na-akwanyere ha ezigbo ùgwù.
-