Ndị Rom 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Dị ka ihe atụ, iwu kwuru na nwaanyị lụrụ di ekwesịghị ịhapụ di ya mgbe di ya nọ ndụ. Ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, iwu di ya ejighịzi ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+ Ndị Efesọs 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ka ndị nwunye na-edo onwe ha n’okpuru ndị di ha+ otú ha si edo onwe ha n’okpuru Onyenwe anyị,
2 Dị ka ihe atụ, iwu kwuru na nwaanyị lụrụ di ekwesịghị ịhapụ di ya mgbe di ya nọ ndụ. Ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, iwu di ya ejighịzi ya.+
3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+