-
1 Ndị Kọrịnt 15:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 N’ihi na Chineke “edowela ihe niile n’okpuru ya.”*+ Ma mgbe e kwuru na ‘e dowela ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na Chineke, onye dowere ihe niile n’okpuru ya, esoghị nọrọ n’okpuru ya.+ 28 Ma mgbe Chineke dowechara ihe niile n’okpuru Ọkpara ya, Ọkpara ya ga-edowekwa onwe ya n’okpuru Chineke, onye dowere ihe niile n’okpuru ya.+ Naanị Chineke ga na-achịzi ihe niile.+
-